Native Bible

Psalms 55:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Agaara m efelaga ebe dị anya, ga nọrọ nʼọzara; Sela

Psalms 55:7 in English

Psalms 55:7 · Berean Standard Bible

How far away I would flee! In the wilderness I would remain. Selah

Context

5Ịtụ egwu na ahụ ịma jijiji abịakwasịkwala m; oke egwu ekpuchiela m. 6Agwara m onwe m okwu sị, “A sịkwarị na m nwere nku dịka nduru! Agaara m efelaga ebe ọzọ gaa zuru ike. 7Agaara m efelaga ebe dị anya, ga nọrọ nʼọzara; Sela 8Agaara m eme ngwangwa gaa nʼebe mgbaba m, ebe dị anya site nʼebe ifufe siri ike na oke ifufe dị.” 9O Onyenwe anyị, gbagwojuo ndị ajọ omume anya, mee ka ha ghara ịghọta ihe ibe ha na-ekwu, nʼihi na ana m ahụ ihe ike na ịlụ ọgụ nʼime obodo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.