Abụ Ọma 55:8
Psalms 55:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Agaara m eme ngwangwa gaa nʼebe mgbaba m, ebe dị anya site nʼebe ifufe siri ike na oke ifufe dị.”
Psalms 55:8 in English
Psalms 55:8 · Berean Standard Bible
I would hurry to my shelter, far from this raging tempest.”
Context
6Agwara m onwe m okwu sị, “A sịkwarị na m nwere nku dịka nduru!
Agaara m efelaga ebe ọzọ gaa zuru ike. 7Agaara m efelaga ebe dị anya,
ga nọrọ nʼọzara; Sela 8Agaara m eme ngwangwa gaa nʼebe mgbaba m,
ebe dị anya site nʼebe ifufe siri ike na oke ifufe dị.” 9O Onyenwe anyị, gbagwojuo ndị ajọ omume anya, mee ka ha ghara ịghọta ihe ibe ha na-ekwu,
nʼihi na ana m ahụ ihe ike na ịlụ ọgụ nʼime obodo. 10Ehihie na abalị, ha na-ejegharị nʼelu mgbidi ya;
iro na mmegbu dị nʼime ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.