Native Bible

Psalms 47:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na Chineke anyị bụ eze ụwa niile. Jirinụ abụ too ya.

Psalms 47:7 in English

Psalms 47:7 · Berean Standard Bible

For God is King of all the earth; sing profound praises to Him.*

Context

5Chineke ewerela iti mkpu ọṅụ rigoro nʼeluigwe. Onyenwe anyị ewerela olu opi ike rigoo. 6Bụkuonụ Chineke abụ otuto, bụọ abụ otuto; bụkuonụ eze anyị abụ otuto, bụọ abụ otuto.* 7Nʼihi na Chineke anyị bụ eze ụwa niile. Jirinụ abụ too ya. 8Chineke bụ eze mba niile; ọ na-anọkwasị nʼocheeze ya dị nsọ na-achị mba niile. 9Ndị niile a ma ama na mba niile ezukọtaala, dịka ndị Chineke nke Ebraham, nʼihi na ndị eze* niile dị nʼụwa bụ nke Chineke; ọ bụ onye e buliri elu nʼebe ọ dị ukwuu. 47:6 Ngwa egwu eji mpi anụmanụ mee, a na-akpọ Shọfa, ka eji abụ abụ. Ọ bụkwa ya ka a eji akpọsa afọ ọhụrụ nye ndị mmadụ. 47:9 Maọbụ, ọta

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.