Abụ Ọma 47:5
Psalms 47:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chineke ewerela iti mkpu ọṅụ rigoro nʼeluigwe. Onyenwe anyị ewerela olu opi ike rigoo.
Psalms 47:5 in English
Psalms 47:5 · Berean Standard Bible
God has ascended amid shouts of joy, the LORD with the sound of the horn.
Context
3O wedara mba niile mee ka ha nọọ nʼokpuru anyị;
ndị mmadụ niile nọ nʼokpuru ụkwụ anyị. 4Ọ họpụtaara anyị ihe nketa anyị,
ihe ịnya isi nke Jekọb, onye ọ hụrụ nʼanya. Sela 5Chineke ewerela iti mkpu ọṅụ rigoro nʼeluigwe.
Onyenwe anyị ewerela olu opi ike rigoo. 6Bụkuonụ Chineke abụ otuto, bụọ abụ otuto;
bụkuonụ eze anyị abụ otuto, bụọ abụ otuto.* 7Nʼihi na Chineke anyị bụ eze ụwa niile.
Jirinụ abụ too ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.