Abụ Ọma 47:8
Psalms 47:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chineke bụ eze mba niile; ọ na-anọkwasị nʼocheeze ya dị nsọ na-achị mba niile.
Psalms 47:8 in English
Psalms 47:8 · Berean Standard Bible
God reigns over the nations; God is seated on His holy throne.
Context
6Bụkuonụ Chineke abụ otuto, bụọ abụ otuto;
bụkuonụ eze anyị abụ otuto, bụọ abụ otuto.* 7Nʼihi na Chineke anyị bụ eze ụwa niile.
Jirinụ abụ too ya. 8Chineke bụ eze mba niile;
ọ na-anọkwasị nʼocheeze ya dị nsọ na-achị mba niile. 9Ndị niile a ma ama na mba niile ezukọtaala,
dịka ndị Chineke nke Ebraham,
nʼihi na ndị eze* niile dị nʼụwa bụ nke Chineke;
ọ bụ onye e buliri elu nʼebe ọ dị ukwuu.
47:6 Ngwa egwu eji mpi anụmanụ mee, a na-akpọ Shọfa, ka eji abụ abụ. Ọ bụkwa ya ka a eji akpọsa afọ ọhụrụ nye ndị mmadụ.
47:9 Maọbụ, ọta
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.