Abụ Ọma 47:9
Psalms 47:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị niile a ma ama na mba niile ezukọtaala, dịka ndị Chineke nke Ebraham, nʼihi na ndị eze* niile dị nʼụwa bụ nke Chineke; ọ bụ onye e buliri elu nʼebe ọ dị ukwuu. 47:6 Ngwa egwu eji mpi anụmanụ mee, a na-akpọ Shọfa, ka eji abụ abụ. Ọ bụkwa ya ka a eji akpọsa afọ ọhụrụ nye ndị mmadụ. 47:9 Maọbụ, ọta
Psalms 47:9 in English
Psalms 47:9 · Berean Standard Bible
The nobles of the nations have assembled as the people of the God of Abraham; for the shields of the earth belong to God; He is highly exalted.
Context
7Nʼihi na Chineke anyị bụ eze ụwa niile.
Jirinụ abụ too ya. 8Chineke bụ eze mba niile;
ọ na-anọkwasị nʼocheeze ya dị nsọ na-achị mba niile. 9Ndị niile a ma ama na mba niile ezukọtaala,
dịka ndị Chineke nke Ebraham,
nʼihi na ndị eze* niile dị nʼụwa bụ nke Chineke;
ọ bụ onye e buliri elu nʼebe ọ dị ukwuu.
47:6 Ngwa egwu eji mpi anụmanụ mee, a na-akpọ Shọfa, ka eji abụ abụ. Ọ bụkwa ya ka a eji akpọsa afọ ọhụrụ nye ndị mmadụ.
47:9 Maọbụ, ọta
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.