Native Bible

Psalms 39:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kwụsị iti m ihe; ihe otiti nke aka gị ezuola m ahụ.

Psalms 39:10 in English

Psalms 39:10 · Berean Standard Bible

Remove Your scourge from me; I am perishing by the force of Your hand.

Context

8Zọpụta m site na mmehie m niile; ekwela ka m bụrụ ihe ọchị nye ndị nzuzu. 9Agbachiri m nkịtị, ajụrụ m ikwu okwu, nʼihi na ọ bụ gị mere ihe a. 10Kwụsị iti m ihe; ihe otiti nke aka gị ezuola m ahụ. 11Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha; ị na-eripịa akụnụba ha dịka nla, mmadụ ọbụla bụ naanị otu nkuume. Sela 12“O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m, gekwaa ntị nʼakwa m maka enyemaka; emechila ntị gị nye ibe akwa m. Nʼihi ana m ebinyere gị dịka onye ọbịa, dịka onye ije, dịka nna nna m ha mere.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.