Abụ Ọma 39:11
Psalms 39:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha; ị na-eripịa akụnụba ha dịka nla, mmadụ ọbụla bụ naanị otu nkuume. Sela
Psalms 39:11 in English
Psalms 39:11 · Berean Standard Bible
You discipline and correct a man for his iniquity, consuming like a moth what he holds dear; surely each man is but a vapor. Selah
Context
9Agbachiri m nkịtị, ajụrụ m ikwu okwu,
nʼihi na ọ bụ gị mere ihe a. 10Kwụsị iti m ihe;
ihe otiti nke aka gị ezuola m ahụ. 11Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha;
ị na-eripịa akụnụba ha dịka nla,
mmadụ ọbụla bụ naanị otu nkuume. Sela 12“O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m,
gekwaa ntị nʼakwa m maka enyemaka;
emechila ntị gị nye ibe akwa m.
Nʼihi ana m ebinyere gị dịka onye ọbịa,
dịka onye ije, dịka nna nna m ha mere. 13Lepụ anya na-ebe m nọ, ka m nwee ike kporie ndụ ọzọ,
tupu m hapụ ebe a laa, a gaghị ahụkwa m ọzọ.”
39:1 Job 2:10; Abụ 34:13; Jem 3:5-12
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.