Native Bible

Psalms 39:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lepụ anya na-ebe m nọ, ka m nwee ike kporie ndụ ọzọ, tupu m hapụ ebe a laa, a gaghị ahụkwa m ọzọ.” 39:1 Job 2:10; Abụ 34:13; Jem 3:5-12

Psalms 39:13 in English

Psalms 39:13 · Berean Standard Bible

Turn Your gaze away from me, that I may again be cheered before I depart and am no more.”

Context

11Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha; ị na-eripịa akụnụba ha dịka nla, mmadụ ọbụla bụ naanị otu nkuume. Sela 12“O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m, gekwaa ntị nʼakwa m maka enyemaka; emechila ntị gị nye ibe akwa m. Nʼihi ana m ebinyere gị dịka onye ọbịa, dịka onye ije, dịka nna nna m ha mere. 13Lepụ anya na-ebe m nọ, ka m nwee ike kporie ndụ ọzọ, tupu m hapụ ebe a laa, a gaghị ahụkwa m ọzọ.” 39:1 Job 2:10; Abụ 34:13; Jem 3:5-12

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.