Native Bible

Psalms 38:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Bịa ọsịịsọ inyere m aka Onyenwe m na Onye nzọpụta m.

Psalms 38:22 in English

Psalms 38:22 · Berean Standard Bible

Come quickly to help me, O Lord my Savior.

Context

20Ndị na-eji ihe ọjọọ akwụghachi m ezi ihe, na-ebo ebubo megide m nʼagbanyeghị na m na-achọ ime naanị ezi ihe. 21O Onyenwe anyị, ahapụkwala m; O Chineke m, anọkwala m ebe dị anya. 22Bịa ọsịịsọ inyere m aka Onyenwe m na Onye nzọpụta m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.