Native Bible

Psalms 38:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ahapụkwala m; O Chineke m, anọkwala m ebe dị anya.

Psalms 38:21 in English

Psalms 38:21 · Berean Standard Bible

Do not forsake me, O LORD; be not far from me, O my God.

Context

19Ndị iro m, ndị na-eme ihe ike dị ọtụtụ, ndị na-akpọ m asị, na-enweghị ihe m mere, bara ụba. 20Ndị na-eji ihe ọjọọ akwụghachi m ezi ihe, na-ebo ebubo megide m nʼagbanyeghị na m na-achọ ime naanị ezi ihe. 21O Onyenwe anyị, ahapụkwala m; O Chineke m, anọkwala m ebe dị anya. 22Bịa ọsịịsọ inyere m aka Onyenwe m na Onye nzọpụta m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.