Native Bible

Psalms 38:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị na-eji ihe ọjọọ akwụghachi m ezi ihe, na-ebo ebubo megide m nʼagbanyeghị na m na-achọ ime naanị ezi ihe.

Psalms 38:20 in English

Psalms 38:20 · Berean Standard Bible

Those who repay my good with evil attack me for pursuing the good.

Context

18Ana m ekwupụta mmehie m; mmehie m na-ewute m. 19Ndị iro m, ndị na-eme ihe ike dị ọtụtụ, ndị na-akpọ m asị, na-enweghị ihe m mere, bara ụba. 20Ndị na-eji ihe ọjọọ akwụghachi m ezi ihe, na-ebo ebubo megide m nʼagbanyeghị na m na-achọ ime naanị ezi ihe. 21O Onyenwe anyị, ahapụkwala m; O Chineke m, anọkwala m ebe dị anya. 22Bịa ọsịịsọ inyere m aka Onyenwe m na Onye nzọpụta m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.