Native Bible

Psalms 37:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ha ga-ewere mma agha ha gbuo onwe ha, kụrisiekwa ụta ha.

Psalms 37:15 in English

Psalms 37:15 · Berean Standard Bible

But their swords will pierce their own hearts, and their bows will be broken.

Context

13ma onyenwe anyị na-achị ndị ajọ omume ọchị, nʼihi na ọ maara na ụbọchị ha na-abịa. 14Ndị ajọ omume amịpụtala mma agha ha, kwee ụta ha ime ka ndị nọ na mkpa na ndị ogbenye daa, igbu ndị ụzọ ha ziri ezi. 15Ma ha ga-ewere mma agha ha gbuo onwe ha, kụrisiekwa ụta ha. 16Ihe ntakịrị nke onye ezi omume nwere dị mma karịa akụnụba ọtụtụ ndị ajọ omume; 17nʼihi na a ga-etiji ike niile nke ndị ajọ omume, ma Onyenwe anyị ga-akwagide ndị ezi omume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.