Native Bible

Psalms 37:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ajọ omume amịpụtala mma agha ha, kwee ụta ha ime ka ndị nọ na mkpa na ndị ogbenye daa, igbu ndị ụzọ ha ziri ezi.

Psalms 37:14 in English

Psalms 37:14 · Berean Standard Bible

The wicked have drawn the sword and bent the bow to bring down the poor and needy, to slay those whose ways are upright.

Context

12Ndị ajọ omume na-agba izu ọjọọ megide ndị ezi omume, na-ata ikekere eze megide ha; 13ma onyenwe anyị na-achị ndị ajọ omume ọchị, nʼihi na ọ maara na ụbọchị ha na-abịa. 14Ndị ajọ omume amịpụtala mma agha ha, kwee ụta ha ime ka ndị nọ na mkpa na ndị ogbenye daa, igbu ndị ụzọ ha ziri ezi. 15Ma ha ga-ewere mma agha ha gbuo onwe ha, kụrisiekwa ụta ha. 16Ihe ntakịrị nke onye ezi omume nwere dị mma karịa akụnụba ọtụtụ ndị ajọ omume;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.