Abụ Ọma 35:22
Psalms 35:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, ị hụla nke a, agbakwala nkịtị; anọkwala m nʼebe dị anya, O Onyenwe anyị.
Psalms 35:22 in English
Psalms 35:22 · Berean Standard Bible
O LORD, You have seen it; be not silent. O Lord, be not far from me.
Context
20Nʼihi na ọ bụghị okwu udo ka ha na-ekwu,
kama ha na-echepụta ebubo ụgha dị iche iche
megide ndị ahụ na-anọrọ onwe ha jụụ nʼime ala ahụ. 21Nʼiju anya, ha na-ele m anya na-eti mkpu na-asị,
“Ewoo! Ewoo! Anya anyị abụọ ka anyị ji hụ ya.” 22O Onyenwe anyị, ị hụla nke a, agbakwala nkịtị;
anọkwala m nʼebe dị anya, O Onyenwe anyị. 23Teta, bilie bụụrụ m onye mkpepụta m.
Kpechitere m ọnụ m, Chineke m na onyenwe m. 24O Onyenwe anyị Chineke m, kpepụta m nʼihi ezi omume gị;
ekwekwala ka ha chịa m ọchị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.