Abụ Ọma 35:23
Psalms 35:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Teta, bilie bụụrụ m onye mkpepụta m. Kpechitere m ọnụ m, Chineke m na onyenwe m.
Psalms 35:23 in English
Psalms 35:23 · Berean Standard Bible
Awake and rise to my defense, to my cause, my God and my Lord!
Context
21Nʼiju anya, ha na-ele m anya na-eti mkpu na-asị,
“Ewoo! Ewoo! Anya anyị abụọ ka anyị ji hụ ya.” 22O Onyenwe anyị, ị hụla nke a, agbakwala nkịtị;
anọkwala m nʼebe dị anya, O Onyenwe anyị. 23Teta, bilie bụụrụ m onye mkpepụta m.
Kpechitere m ọnụ m, Chineke m na onyenwe m. 24O Onyenwe anyị Chineke m, kpepụta m nʼihi ezi omume gị;
ekwekwala ka ha chịa m ọchị. 25Ekwekwala ka ha sị, “Ahaa, ọ dị ka anyị tụrụ anya ya!”
Maọbụ sị, “Anyị eloola ya!”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.