Native Bible

Psalms 22:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma gị, Onyenwe anyị, anọla m ebe dị anya; gị Onye bụ ike m, mee ngwangwa bịa nyere m aka.

Psalms 22:19 in English

Psalms 22:19 · Berean Standard Bible

But You, O LORD, be not far off; O my Strength, come quickly to help me.

Context

17A pụrụ ịgụta ọkpụkpụ m niile ọnụ; ndị mmadụ na-ele m anya na-emikwa ọnụ ọchị 18Ha na-eke uwe m nʼetiti ha, ha sitere nʼife nza kee uwe m. 19Ma gị, Onyenwe anyị, anọla m ebe dị anya; gị Onye bụ ike m, mee ngwangwa bịa nyere m aka. 20Napụta ndụ m site na mma agha, site nʼike ụmụ nkịta, napụta ndụ m nke dị oke ọnụahịa. 21Gbapụta m site nʼọnụ ọdụm ndị a, zọpụta m site na mpi atụ ndị a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.