Abụ Ọma 22:17
Psalms 22:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A pụrụ ịgụta ọkpụkpụ m niile ọnụ; ndị mmadụ na-ele m anya na-emikwa ọnụ ọchị
Psalms 22:17 in English
Psalms 22:17 · Berean Standard Bible
I can count all my bones; they stare and gloat over me.
Context
15Ike ọbụla adịghịkwa m nʼahụ, dịka a ga-asị na m bụ ụrọ nke anwụ mịkọọrọ mmiri dị ya nʼime.
Ire m na-araparakwa m nʼọnụ,
nʼihi na ị tọgbọrọ m nʼọnụ ọnwụ. 16Ọtụtụ nkịta agbaala m gburugburu;
otù ndị na-eme ihe ọjọọ agbaala m gburugburu,
ha adupuola m aka m na ụkwụ m. 17A pụrụ ịgụta ọkpụkpụ m niile ọnụ;
ndị mmadụ na-ele m anya na-emikwa ọnụ ọchị 18Ha na-eke uwe m nʼetiti ha,
ha sitere nʼife nza kee uwe m. 19Ma gị, Onyenwe anyị, anọla m ebe dị anya;
gị Onye bụ ike m, mee ngwangwa bịa nyere m aka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.