Native Bible

Psalms 22:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha na-eke uwe m nʼetiti ha, ha sitere nʼife nza kee uwe m.

Psalms 22:18 in English

Psalms 22:18 · Berean Standard Bible

They divide my garments among them and cast lots for my clothing.*

Context

16Ọtụtụ nkịta agbaala m gburugburu; otù ndị na-eme ihe ọjọọ agbaala m gburugburu, ha adupuola m aka m na ụkwụ m. 17A pụrụ ịgụta ọkpụkpụ m niile ọnụ; ndị mmadụ na-ele m anya na-emikwa ọnụ ọchị 18Ha na-eke uwe m nʼetiti ha, ha sitere nʼife nza kee uwe m. 19Ma gị, Onyenwe anyị, anọla m ebe dị anya; gị Onye bụ ike m, mee ngwangwa bịa nyere m aka. 20Napụta ndụ m site na mma agha, site nʼike ụmụ nkịta, napụta ndụ m nke dị oke ọnụahịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.