Abụ Ọma 22:20
Psalms 22:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Napụta ndụ m site na mma agha, site nʼike ụmụ nkịta, napụta ndụ m nke dị oke ọnụahịa.
Psalms 22:20 in English
Psalms 22:20 · Berean Standard Bible
Deliver my soul from the sword, my precious life from the power of wild dogs.
Context
18Ha na-eke uwe m nʼetiti ha,
ha sitere nʼife nza kee uwe m. 19Ma gị, Onyenwe anyị, anọla m ebe dị anya;
gị Onye bụ ike m, mee ngwangwa bịa nyere m aka. 20Napụta ndụ m site na mma agha,
site nʼike ụmụ nkịta, napụta ndụ m nke dị oke ọnụahịa. 21Gbapụta m site nʼọnụ ọdụm ndị a,
zọpụta m site na mpi atụ ndị a. 22Aga m ekwupụta aha gị nye ụmụnna m;
nʼetiti ọha mmadụ aga m enye gị otuto.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.