Native Bible

Psalms 22:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gbapụta m site nʼọnụ ọdụm ndị a, zọpụta m site na mpi atụ ndị a.

Psalms 22:21 in English

Psalms 22:21 · Berean Standard Bible

Save me from the mouth of the lion; at the horns of the wild oxen You have answered me!

Context

19Ma gị, Onyenwe anyị, anọla m ebe dị anya; gị Onye bụ ike m, mee ngwangwa bịa nyere m aka. 20Napụta ndụ m site na mma agha, site nʼike ụmụ nkịta, napụta ndụ m nke dị oke ọnụahịa. 21Gbapụta m site nʼọnụ ọdụm ndị a, zọpụta m site na mpi atụ ndị a. 22Aga m ekwupụta aha gị nye ụmụnna m; nʼetiti ọha mmadụ aga m enye gị otuto. 23Toonu Onyenwe anyị! Unu niile bụ ndị na-atụ egwu ya; unu bụ ndị agbụrụ Jekọb, sọpụrụnụ ya! Tụọnụ ya egwu, unu agbụrụ Izrel!

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.