Native Bible

Psalms 17:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha anaghị eme ebere, ha bụ ndị afọ tara mmiri, okwu ịnya isi juru ha ọnụ.

Psalms 17:10 in English

Psalms 17:10 · Berean Standard Bible

They have closed their callous hearts; their mouths speak with arrogance.

Context

8Chebe m dịka mkpụrụ anya gị; zoo m na ndo nke nku gị, 9site nʼaka ndị ajọ omume gbara m gburugburu, ọ bụladị ndị iro m, ndị chọrọ igbu m. 10Ha anaghị eme ebere, ha bụ ndị afọ tara mmiri, okwu ịnya isi juru ha ọnụ. 11Ha achọpụtala ebe m nọ, ugbu a, ha gbara m gburugburu, ha ji anya nkọ, jikerekwa ịtụ m nʼala. 12Ha ka ọdụm agụụ na-agụ nke zoro onwe ya nʼọhịa, dịka ọdụm dị ike na-eche ihe ọ ga-adọgbu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.