Native Bible

Psalms 17:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chebe m dịka mkpụrụ anya gị; zoo m na ndo nke nku gị,

Psalms 17:8 in English

Psalms 17:8 · Berean Standard Bible

Keep me as the apple of * Your eye; hide me in the shadow of Your wings

Context

6Ana m akpọku gị, O Chineke, nʼihi na amaara m na ị ga-aza m; gee m ntị ma nụrụ ekpere m. 7Zipụta ịhụnanya gị dị oke ebube; gị onye na-eji aka nri gị dị ike azọpụta ndị niile gbabara na gị site nʼaka ndị iro ha. 8Chebe m dịka mkpụrụ anya gị; zoo m na ndo nke nku gị, 9site nʼaka ndị ajọ omume gbara m gburugburu, ọ bụladị ndị iro m, ndị chọrọ igbu m. 10Ha anaghị eme ebere, ha bụ ndị afọ tara mmiri, okwu ịnya isi juru ha ọnụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.