Abụ Ọma 17:11
Psalms 17:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha achọpụtala ebe m nọ, ugbu a, ha gbara m gburugburu, ha ji anya nkọ, jikerekwa ịtụ m nʼala.
Psalms 17:11 in English
Psalms 17:11 · Berean Standard Bible
They have tracked us down, and now surround us; their eyes are set to cast us to the ground,
Context
9site nʼaka ndị ajọ omume gbara m gburugburu,
ọ bụladị ndị iro m, ndị chọrọ igbu m. 10Ha anaghị eme ebere, ha bụ ndị afọ tara mmiri,
okwu ịnya isi juru ha ọnụ. 11Ha achọpụtala ebe m nọ, ugbu a, ha gbara m gburugburu,
ha ji anya nkọ, jikerekwa ịtụ m nʼala. 12Ha ka ọdụm agụụ na-agụ nke zoro onwe ya nʼọhịa,
dịka ọdụm dị ike na-eche ihe ọ ga-adọgbu. 13Onyenwe anyị, bilie guzogide ha, tigbuo ha.
Jiri mma agha gị zọpụta m site nʼaka ndị ajọ omume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.