Abụ Ọma 139:22
Psalms 139:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ naanị ịkpọ asị ka m nwere nʼebe ha nọ? Ana m agụnye ha dịka ndị iro m.
Psalms 139:22 in English
Psalms 139:22 · Berean Standard Bible
I hate them with perfect hatred; I count them as my enemies.
Context
20Site nʼechiche ọjọọ, ha na-ekwu okwu banyere gị;
ndị iro gị na-ekwutọ aha gị. 21O Onyenwe anyị, ọ bụ na m akpọghị ha asị bụ ndị kpọrọ gị asị,
na-asọkwa ndị na-enupu isi megide gị oyi? 22Ọ bụ naanị ịkpọ asị ka m nwere nʼebe ha nọ?
Ana m agụnye ha dịka ndị iro m. 23O Chineke, nyochaa m, mara obi m.
Nwaa m, matakwa echiche uche m niile. 24Chọpụta ma o nwere ihe ọjọọ dị nʼime m,
ma duo m nʼụzọ ebighị ebi.
139:12 Job 26:6; Job 34:22; Hib 4:13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.