Native Bible

Psalms 139:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chọpụta ma o nwere ihe ọjọọ dị nʼime m, ma duo m nʼụzọ ebighị ebi. 139:12 Job 26:6; Job 34:22; Hib 4:13

Psalms 139:24 in English

Psalms 139:24 · Berean Standard Bible

See if there is any offensive way in me; lead me in the way everlasting.

Context

22Ọ bụ naanị ịkpọ asị ka m nwere nʼebe ha nọ? Ana m agụnye ha dịka ndị iro m. 23O Chineke, nyochaa m, mara obi m. Nwaa m, matakwa echiche uche m niile. 24Chọpụta ma o nwere ihe ọjọọ dị nʼime m, ma duo m nʼụzọ ebighị ebi. 139:12 Job 26:6; Job 34:22; Hib 4:13

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.