Abụ Ọma 139:20
Psalms 139:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼechiche ọjọọ, ha na-ekwu okwu banyere gị; ndị iro gị na-ekwutọ aha gị.
Psalms 139:20 in English
Psalms 139:20 · Berean Standard Bible
who speak of You deceitfully; Your enemies take Your name in vain.*
Context
18Ọ bụrụ na m agụọ ha ọnụ,
ha ga-adị ukwuu karịa ọnụọgụgụ aja dị nʼala.
Mgbe m tetara, mụ na gị ka nọ. 19O Chineke, a sịkwarị na ị ga-ala ndị ajọ omume niile nʼiyi!
Sitenụ nʼebe m nọ pụọ, unu ndị na-akwafu ọbara! 20Site nʼechiche ọjọọ, ha na-ekwu okwu banyere gị;
ndị iro gị na-ekwutọ aha gị. 21O Onyenwe anyị, ọ bụ na m akpọghị ha asị bụ ndị kpọrọ gị asị,
na-asọkwa ndị na-enupu isi megide gị oyi? 22Ọ bụ naanị ịkpọ asị ka m nwere nʼebe ha nọ?
Ana m agụnye ha dịka ndị iro m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.