Abụ Ọma 139:17
Psalms 139:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lee ka echiche ị na-eche banyere m si dị oke ọnụahịa, o Chineke! Leekwa ka ha si dị ukwuu.
Psalms 139:17 in English
Psalms 139:17 · Berean Standard Bible
How precious to me are Your thoughts,* O God, how vast is their sum!
Context
15Ụdịdị m abụghị ihe zoro ezo nʼebe ị nọ
mgbe a kpụrụ m nʼebe nzuzo ahụ,
mgbe a kpakọtara m nʼebe omimi nke ụwa. 16Anya gị abụọ hụrụ ahụ m mgbe ọ na-enweghị ụdịdị ọbụla.
E dere ụbọchị niile a kwadoro m nʼime akwụkwọ gị
tupu otu nʼime ha adịrị. 17Lee ka echiche ị na-eche banyere m si dị oke ọnụahịa, o Chineke!
Leekwa ka ha si dị ukwuu. 18Ọ bụrụ na m agụọ ha ọnụ,
ha ga-adị ukwuu karịa ọnụọgụgụ aja dị nʼala.
Mgbe m tetara, mụ na gị ka nọ. 19O Chineke, a sịkwarị na ị ga-ala ndị ajọ omume niile nʼiyi!
Sitenụ nʼebe m nọ pụọ, unu ndị na-akwafu ọbara!
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.