Abụ Ọma 139:12
Psalms 139:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụladị ọchịchịrị agaghị abụ ọchịchịrị nʼebe ị nọ; abalị ga-enye ìhè dịka ehihie, nʼihi na ọchịchịrị dị ka ìhè nʼebe ị nọ.*
Psalms 139:12 in English
Psalms 139:12 · Berean Standard Bible
even the darkness is not dark to You, but the night shines like the day, for darkness is as light to You.
Context
10ọ bụladị nʼebe ahụ ka aka gị ga na-edu m
aka nri gị ga-ejidesi m ike. 11Ọ bụrụ na m asị, “Nʼezie, ọchịchịrị ga-ekpuchi m
ìhè ga-aghọ abalị gbaa m gburugburu.” 12Ọ bụladị ọchịchịrị agaghị abụ ọchịchịrị nʼebe ị nọ;
abalị ga-enye ìhè dịka ehihie,
nʼihi na ọchịchịrị dị ka ìhè nʼebe ị nọ.* 13Ọ bụ gị kpụrụ akụkụ niile dị m nʼahụ.
Ọ bụkwa gị jikọtara ha niile ka ha bụrụ otu mmadụ nʼime afọ nne m. 14Ana m eto gị nʼihi na abụ m onye e sitere nʼoke egwu na ebube kee;
ọrụ gị niile dị ebube;
amaara m nke a nke ọma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.