Abụ Ọma 139:11
Psalms 139:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na m asị, “Nʼezie, ọchịchịrị ga-ekpuchi m ìhè ga-aghọ abalị gbaa m gburugburu.”
Psalms 139:11 in English
Psalms 139:11 · Berean Standard Bible
If I say, “Surely the darkness will hide me, and the light become night around me”—
Context
9Ọ bụrụ na m efepụ nʼisi ụtụtụ dịka nwa nnụnụ, felagaa
nʼebe dị nnọọ anya nke oke osimiri, 10ọ bụladị nʼebe ahụ ka aka gị ga na-edu m
aka nri gị ga-ejidesi m ike. 11Ọ bụrụ na m asị, “Nʼezie, ọchịchịrị ga-ekpuchi m
ìhè ga-aghọ abalị gbaa m gburugburu.” 12Ọ bụladị ọchịchịrị agaghị abụ ọchịchịrị nʼebe ị nọ;
abalị ga-enye ìhè dịka ehihie,
nʼihi na ọchịchịrị dị ka ìhè nʼebe ị nọ.* 13Ọ bụ gị kpụrụ akụkụ niile dị m nʼahụ.
Ọ bụkwa gị jikọtara ha niile ka ha bụrụ otu mmadụ nʼime afọ nne m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.