Abụ Ọma 139:9
Psalms 139:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na m efepụ nʼisi ụtụtụ dịka nwa nnụnụ, felagaa nʼebe dị nnọọ anya nke oke osimiri,
Psalms 139:9 in English
Psalms 139:9 · Berean Standard Bible
If I rise on the wings of the dawn, if I settle by the farthest sea,
Context
7Ebee ka m ga-ezo onwe m si otu a zonarị Mmụọ gị?
Ebeekwa ka m pụrụ ịgbaga ka m si nʼihu gị zoo onwe m? 8Ọ bụrụ na m arịgoro nʼeluigwe ị nọ nʼebe ahụ.
Ọ bụrụkwa na m arịda zoo onwe m nʼala mmụọ, ị nọkwa nʼebe ahụ. 9Ọ bụrụ na m efepụ nʼisi ụtụtụ dịka nwa nnụnụ, felagaa
nʼebe dị nnọọ anya nke oke osimiri, 10ọ bụladị nʼebe ahụ ka aka gị ga na-edu m
aka nri gị ga-ejidesi m ike. 11Ọ bụrụ na m asị, “Nʼezie, ọchịchịrị ga-ekpuchi m
ìhè ga-aghọ abalị gbaa m gburugburu.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.