Native Bible

Psalms 130:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ọ bụ nʼaka gị ka mgbaghara mmehie* dị; ime ka anyị tụọ gị egwu, ma jeere gị ozi.

Psalms 130:4 in English

Psalms 130:4 · Berean Standard Bible

But with You there is forgiveness, so that You may be feared.

Context

2Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara. 3O Onyenwe anyị, a sị na i detuo mmehie niile, Onyenwe anyị, onye pụrụ iguzo? 4Ma ọ bụ nʼaka gị ka mgbaghara mmehie* dị; ime ka anyị tụọ gị egwu, ma jeere gị ozi. 5Ana m echere Onyenwe anyị, mkpụrụobi m na-echekwa ya, ọ bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị. 6Mkpụrụobi m na-echere Onyenwe anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.