Native Bible

Psalms 130:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara.

Psalms 130:2 in English

Psalms 130:2 · Berean Standard Bible

O Lord, hear my voice; let Your ears be attentive to my plea for mercy.

Context

1O Onyenwe anyị, ọ bụ site nʼebe dị omimi ka m na-ebeku gị akwa. 2Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara. 3O Onyenwe anyị, a sị na i detuo mmehie niile, Onyenwe anyị, onye pụrụ iguzo? 4Ma ọ bụ nʼaka gị ka mgbaghara mmehie* dị; ime ka anyị tụọ gị egwu, ma jeere gị ozi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.