Native Bible

Psalms 130:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ọ bụ site nʼebe dị omimi ka m na-ebeku gị akwa.

Psalms 130:1 in English

Psalms 130:1 · Berean Standard Bible

Out of the depths I cry to You, O LORD!

Context

1O Onyenwe anyị, ọ bụ site nʼebe dị omimi ka m na-ebeku gị akwa. 2Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara. 3O Onyenwe anyị, a sị na i detuo mmehie niile, Onyenwe anyị, onye pụrụ iguzo?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.