Native Bible

Psalms 123:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m eweli anya m abụọ elu ile gị, gị onye ocheeze ya dị nʼeluigwe.

Psalms 123:1 in English

Psalms 123:1 · Berean Standard Bible

I lift up my eyes to You, the One enthroned in heaven.

Context

1Ana m eweli anya m abụọ elu ile gị, gị onye ocheeze ya dị nʼeluigwe. 2Dịka ohu si elekwasị nna ya ukwu anya ya, na dịka ohu nwanyị na-eje ozi si elekwasị nne ya ukwu anya, ịnata ozi ọ ga-eje,* otu a ka anyị si na-elekwasị Onyenwe anyị bụ Chineke anyị anya, ruo mgbe ọ ga-emere anyị ebere. 3Meere anyị ebere, O Onyenwe anyị, meere anyị ebere, nʼihi na anyị abụrụla ndị a na-akọcha akọcha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.