Native Bible

Psalms 119:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m agbaso iwu gị niile nʼihi na i meela ka obi m nwere onwe ya.

Psalms 119:32 in English

Psalms 119:32 · Berean Standard Bible

I run in the path of Your commandments, for You will enlarge my heart.

Context

30Ahọrọla m ụzọ ikwesi ntụkwasị obi; e kpebiela m idebe obi m nʼiwu gị niile. 31O Onyenwe anyị, ana m ejigidesi iwu gị niile aka ike; ekwela ka ihere mee m. 32Aga m agbaso iwu gị niile nʼihi na i meela ka obi m nwere onwe ya. 33O Onyenwe anyị, zi m ụzọ m ga-esi gbasoo iwu gị niile; mgbe ahụ, aga m edebe ha ruo nʼọgwụgwụ. 34Nye m nghọta, aga m edebe iwu gị ma jiri obi m niile rubere ya isi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.