Native Bible

Psalms 119:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ahọrọla m ụzọ ikwesi ntụkwasị obi; e kpebiela m idebe obi m nʼiwu gị niile.

Psalms 119:30 in English

Psalms 119:30 · Berean Standard Bible

I have chosen the way of truth; I have set Your ordinances before me.

Context

28Iru ụjụ emeela ka mkpụrụobi m daa mba; gbaa m ume dịka okwu gị si dị. 29Chebe m pụọ nʼụzọ aghụghọ niile; site nʼiwu gị meere m amara. 30Ahọrọla m ụzọ ikwesi ntụkwasị obi; e kpebiela m idebe obi m nʼiwu gị niile. 31O Onyenwe anyị, ana m ejigidesi iwu gị niile aka ike; ekwela ka ihere mee m. 32Aga m agbaso iwu gị niile nʼihi na i meela ka obi m nwere onwe ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.