Native Bible

Psalms 119:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nye m nghọta, aga m edebe iwu gị ma jiri obi m niile rubere ya isi.

Psalms 119:34 in English

Psalms 119:34 · Berean Standard Bible

Give me understanding that I may obey Your law, and follow it with all my heart.

Context

32Aga m agbaso iwu gị niile nʼihi na i meela ka obi m nwere onwe ya. 33O Onyenwe anyị, zi m ụzọ m ga-esi gbasoo iwu gị niile; mgbe ahụ, aga m edebe ha ruo nʼọgwụgwụ. 34Nye m nghọta, aga m edebe iwu gị ma jiri obi m niile rubere ya isi. 35Duo m nʼụzọ nke iwu gị niile, nʼihi na ọ bụ nʼime ha ka m na-achọta obi ụtọ. 36Mee ka obi m chee ihu nʼiwu gị niile ọ bụghị nye uru na-esite nʼọchịchọ nke onwe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.