Native Bible

Psalms 119:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼoge niile, ihe banyere iwu gị niile na-agụ mkpụrụobi m agụụ.

Psalms 119:20 in English

Psalms 119:20 · Berean Standard Bible

My soul is consumed with longing for Your judgments at all times.

Context

18Kpughee anya m abụọ ka m hụ oke ihe ebube niile dị iche iche dị nʼime okwu gị. 19Abụ m onye ọbịa nʼelu ụwa; ezonarịla m iwu gị niile. 20Nʼoge niile, ihe banyere iwu gị niile na-agụ mkpụrụobi m agụụ. 21Ị na-abara ndị mpako mba, ha bụ ndị a bụrụ ọnụ na ndị na-anaghị agbaso iwu gị. 22Site nʼebe m nọ wepụ ịchị ọchị na nlelị, nʼihi na m na-edebe ụkpụrụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.