Native Bible

Psalms 119:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị na-abara ndị mpako mba, ha bụ ndị a bụrụ ọnụ na ndị na-anaghị agbaso iwu gị.

Psalms 119:21 in English

Psalms 119:21 · Berean Standard Bible

You rebuke the arrogant— the cursed who stray from Your commandments.

Context

19Abụ m onye ọbịa nʼelu ụwa; ezonarịla m iwu gị niile. 20Nʼoge niile, ihe banyere iwu gị niile na-agụ mkpụrụobi m agụụ. 21Ị na-abara ndị mpako mba, ha bụ ndị a bụrụ ọnụ na ndị na-anaghị agbaso iwu gị. 22Site nʼebe m nọ wepụ ịchị ọchị na nlelị, nʼihi na m na-edebe ụkpụrụ gị niile. 23Nʼagbanyeghị na ndịisi nọkọrọ na-ekwulu m, ohu gị ga-atụgharị uche nʼiwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.