Native Bible

Psalms 116:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eweli iko nke nzọpụta m elu kpọkuokwa aha Onyenwe anyị.

Psalms 116:13 in English

Psalms 116:13 · Berean Standard Bible

I will lift the cup of salvation and call on the name of the LORD.

Context

11nʼime ịda mba m, ekwuru m sị, “Mmadụ niile bụ ndị ụgha.” 12Gịnị ka m ga-enyeghachi Onyenwe anyị nʼihi mmeso ọma niile o mesoro m? 13Aga m eweli iko nke nzọpụta m elu kpọkuokwa aha Onyenwe anyị. 14Nʼihu ndị ya niile ka m ga-anọ mezuo nkwa m kwere Onyenwe anyị. 15Ọnwụ nke ndị nsọ ya dị oke ọnụahịa nʼanya Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.