Native Bible

Psalms 116:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihu ndị ya niile ka m ga-anọ mezuo nkwa m kwere Onyenwe anyị.

Psalms 116:14 in English

Psalms 116:14 · Berean Standard Bible

I will fulfill my vows to the LORD in the presence of all His people.

Context

12Gịnị ka m ga-enyeghachi Onyenwe anyị nʼihi mmeso ọma niile o mesoro m? 13Aga m eweli iko nke nzọpụta m elu kpọkuokwa aha Onyenwe anyị. 14Nʼihu ndị ya niile ka m ga-anọ mezuo nkwa m kwere Onyenwe anyị. 15Ọnwụ nke ndị nsọ ya dị oke ọnụahịa nʼanya Onyenwe anyị. 16O Onyenwe anyị, nʼezie, abụ m ohu gị; abụ m ohu gị, nwa nwoke nke ohu gị nwanyị; ị zọpụtala m site na agbụ e kere m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.