Native Bible

Psalms 114:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Osimiri hụrụ ya, gbaa ọsọ,* osimiri Jọdan hụkwara ya chigharịa laa azụ*;

Psalms 114:3 in English

Psalms 114:3 · Berean Standard Bible

The sea observed and fled; the Jordan turned back;

Context

1Mgbe ụmụ Izrel si nʼala Ijipt pụta, mgbe ezinaụlọ Jekọb sitekwara nʼebe ndị asụsụ ha dị iche pụta, 2Juda ghọrọ ebe nsọ Chineke, Izrel ghọrọ ala ọ na-achị. 3Osimiri hụrụ ya, gbaa ọsọ,* osimiri Jọdan hụkwara ya chigharịa laa azụ*; 4Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule; ugwu nta niile wụlikwara elu dịka ụmụ atụrụ. 5Gịnị mere gị oke osimiri, i ji na-agba ọsọ? Osimiri Jọdan, gịnị na-eme gị i ji chigharịa laa azụ?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.