Abụ Ọma 114:4
Psalms 114:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule; ugwu nta niile wụlikwara elu dịka ụmụ atụrụ.
Psalms 114:4 in English
Psalms 114:4 · Berean Standard Bible
the mountains skipped like rams, the hills like lambs.
Context
2Juda ghọrọ ebe nsọ Chineke,
Izrel ghọrọ ala ọ na-achị. 3Osimiri hụrụ ya, gbaa ọsọ,*
osimiri Jọdan hụkwara ya chigharịa laa azụ*; 4Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule;
ugwu nta niile wụlikwara elu dịka ụmụ atụrụ. 5Gịnị mere gị oke osimiri, i ji na-agba ọsọ?
Osimiri Jọdan, gịnị na-eme gị i ji chigharịa laa azụ? 6Gịnị na-eme unu, ugwu ukwu niile unu ji na-awụli elu dịka ụmụ ebule?
Gịnị na-emekwa unu, ugwu nta niile, unu ji na-awụli elu dịka ụmụ atụrụ?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.