Abụ Ọma 114:2
Psalms 114:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Juda ghọrọ ebe nsọ Chineke, Izrel ghọrọ ala ọ na-achị.
Psalms 114:2 in English
Psalms 114:2 · Berean Standard Bible
Judah became God’s sanctuary, and Israel His dominion.
Context
1Mgbe ụmụ Izrel si nʼala Ijipt pụta,
mgbe ezinaụlọ Jekọb sitekwara nʼebe ndị asụsụ ha dị iche pụta, 2Juda ghọrọ ebe nsọ Chineke,
Izrel ghọrọ ala ọ na-achị. 3Osimiri hụrụ ya, gbaa ọsọ,*
osimiri Jọdan hụkwara ya chigharịa laa azụ*; 4Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule;
ugwu nta niile wụlikwara elu dịka ụmụ atụrụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.