Abụ Ọma 11:1
Psalms 11:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼime Onyenwe anyị ka m mere ebe mgbaba m. Gịnị mere i ji na-agwa m okwu sị, “Felagaa nʼelu ugwu gị dịka nnụnụ.”
Psalms 11:1 in English
Psalms 11:1 · Berean Standard Bible
In the LORD I take refuge. How then can you say to me: “Flee like a bird to your mountain!
Context
1Nʼime Onyenwe anyị ka m mere ebe mgbaba m.
Gịnị mere i ji na-agwa m okwu sị,
“Felagaa nʼelu ugwu gị dịka nnụnụ.” 2Nʼihi na ndị ajọ omume ekweela ụta ha;
ha edoziela àkụ nʼelu eriri ụta ha,
zoo onwe ha nʼakụkụ ụzọ,
ịnọ nʼọchịchịrị, gbaa ndị obi ha ziri ezi ụta. 3Mgbe a na-ebibi ntọala niile,
gịnị ka ndị ezi omume pụrụ ime?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.