Abụ Ọma 109:9
Psalms 109:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ụmụ ya ghọọ ndị na-enweghị nna, ka nwunye ya bụrụ nwanyị na-enweghị di.
Psalms 109:9 in English
Psalms 109:9 · Berean Standard Bible
May his children be fatherless and his wife a widow.
Context
7Mgbe a ga-ekpe ya ikpe, ka ọ bụrụ onye ikpe mara,
ka ekpere ya maa ya ikpe ọnwụ. 8Ka ụbọchị ndụ ya dị ole na ole,
ka onye ọzọ nara ya ọkwa ya. 9Ka ụmụ ya ghọọ ndị na-enweghị nna,
ka nwunye ya bụrụ nwanyị na-enweghị di. 10Ka ụmụ ya ghọọ ndị arịrịọ na-enweghị ebe obibi,
ndị e si na mkpọmkpọ ebe ha bi chụpụ. 11Ka ndị o ji ụgwọ kwakọrọ ihe niile o nwere,
ka ndị ọbịa baa bukọrọ ihe niile ọ rụpụtaara onwe ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.