Native Bible

Psalms 109:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka ụmụ ya ghọọ ndị arịrịọ na-enweghị ebe obibi, ndị e si na mkpọmkpọ ebe ha bi chụpụ.

Psalms 109:10 in English

Psalms 109:10 · Berean Standard Bible

May his children wander as beggars, seeking sustenance * far from their ruined homes.

Context

8Ka ụbọchị ndụ ya dị ole na ole, ka onye ọzọ nara ya ọkwa ya. 9Ka ụmụ ya ghọọ ndị na-enweghị nna, ka nwunye ya bụrụ nwanyị na-enweghị di. 10Ka ụmụ ya ghọọ ndị arịrịọ na-enweghị ebe obibi, ndị e si na mkpọmkpọ ebe ha bi chụpụ. 11Ka ndị o ji ụgwọ kwakọrọ ihe niile o nwere, ka ndị ọbịa baa bukọrọ ihe niile ọ rụpụtaara onwe ya. 12Ka onye ọbụla ghara igosi ya obiọma; ka onye ọbụla gharakwa imere ụmụ ya ndị ọ hapụrụ ebere.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.