Abụ Ọma 109:12
Psalms 109:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka onye ọbụla ghara igosi ya obiọma; ka onye ọbụla gharakwa imere ụmụ ya ndị ọ hapụrụ ebere.
Psalms 109:12 in English
Psalms 109:12 · Berean Standard Bible
May there be no one to extend kindness to him, and no one to favor his fatherless children.
Context
10Ka ụmụ ya ghọọ ndị arịrịọ na-enweghị ebe obibi,
ndị e si na mkpọmkpọ ebe ha bi chụpụ. 11Ka ndị o ji ụgwọ kwakọrọ ihe niile o nwere,
ka ndị ọbịa baa bukọrọ ihe niile ọ rụpụtaara onwe ya. 12Ka onye ọbụla ghara igosi ya obiọma;
ka onye ọbụla gharakwa imere ụmụ ya ndị ọ hapụrụ ebere. 13Kama ka ụmụ ụmụ ya niile nwụsịa,
ka a ehichapụkwa aha ha nʼọgbọ nke na-abịa nʼihu. 14Ka Onyenwe anyị chetakwa mmehie niile nke nna nna ya ha,
ka Onyenwe anyị hapụkwa ịgbaghara mmehie nne ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.