Native Bible

Psalms 109:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe a ga-ekpe ya ikpe, ka ọ bụrụ onye ikpe mara, ka ekpere ya maa ya ikpe ọnwụ.

Psalms 109:7 in English

Psalms 109:7 · Berean Standard Bible

When he is tried, let him be found guilty, and may his prayer be regarded as sin.

Context

5Ha ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma m mere, ịkpọ asị nʼọnọdụ ịhụnanya. 6Họpụta otu onye ajọ omume ka o guzogide ya; ka onye na-ebo ebubo ụgha guzokwa nʼaka nri ya. 7Mgbe a ga-ekpe ya ikpe, ka ọ bụrụ onye ikpe mara, ka ekpere ya maa ya ikpe ọnwụ. 8Ka ụbọchị ndụ ya dị ole na ole, ka onye ọzọ nara ya ọkwa ya. 9Ka ụmụ ya ghọọ ndị na-enweghị nna, ka nwunye ya bụrụ nwanyị na-enweghị di.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.